1 Ndị Eze 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Windo ndị ọ rụnyere n’ụlọ ahụ dị warara ná mpụta karịa otú ha dị n’ime.+