1 Ndị Eze 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ rụkwara ọnụ ụlọ dị iche iche n’akụkụ ụlọ ahụ gbaa gburugburu.+ Ogo ọnụ ụlọ nke ọ bụla dị kubit ise, e jikwa osisi sida jikọta ha na ụlọ ahụ.
10 Ọ rụkwara ọnụ ụlọ dị iche iche n’akụkụ ụlọ ahụ gbaa gburugburu.+ Ogo ọnụ ụlọ nke ọ bụla dị kubit ise, e jikwa osisi sida jikọta ha na ụlọ ahụ.