1 Ndị Eze 6:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O jikwa osisi paịn rụọ ibo ụzọ ọnụ ụlọ dị n’ime ime. Ọ rụkwara idé ndị dị n’akụkụ nakwa awara ụzọ, bụ́ ihe nke ise.*
31 O jikwa osisi paịn rụọ ibo ụzọ ọnụ ụlọ dị n’ime ime. Ọ rụkwara idé ndị dị n’akụkụ nakwa awara ụzọ, bụ́ ihe nke ise.*