1 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Solomọn rụrụ obí ya.+ O ji afọ iri na atọ rụchaa ihe niile gbasara ya.+