1 Ndị Eze 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ rụkwara ụlọ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ogologo ụlọ a dị otu narị (100) kubit.* Obosara ya dị kubit iri ise, ogo ya adịrị kubit iri atọ. A rụkwasịrị ya n’elu ogidi osisi sida+ ndị dị ahịrị anọ. E nwekwara osisi sida n’elu ogidi ndị ahụ.
2 Ọ rụkwara ụlọ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ogologo ụlọ a dị otu narị (100) kubit.* Obosara ya dị kubit iri ise, ogo ya adịrị kubit iri atọ. A rụkwasịrị ya n’elu ogidi osisi sida+ ndị dị ahịrị anọ. E nwekwara osisi sida n’elu ogidi ndị ahụ.