1 Ndị Eze 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E ji nkume ndị dị oké ọnụ+ rụọ ụlọ ndị a niile, si na ntọala ruo n’elu. E jikwa ha rụọ èzí ya ruo ná nnukwu ogige.+ A wara nkume ndị ahụ otú a chọrọ ka e si waa ha. E ji mma e ji awa nkume waa ha, ha ana-akwọ mụrụmụrụ, ma n’ime ma ná mpụta.
9 E ji nkume ndị dị oké ọnụ+ rụọ ụlọ ndị a niile, si na ntọala ruo n’elu. E jikwa ha rụọ èzí ya ruo ná nnukwu ogige.+ A wara nkume ndị ahụ otú a chọrọ ka e si waa ha. E ji mma e ji awa nkume waa ha, ha ana-akwọ mụrụmụrụ, ma n’ime ma ná mpụta.