1 Ndị Eze 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E nwere ihe ndị e ji ụdọ ígwè kpaa e ji chọọ ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ mma.+ Asaa dị n’otu n’ime ha, asaa adịrị na nke ọzọ.
17 E nwere ihe ndị e ji ụdọ ígwè kpaa e ji chọọ ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ mma.+ Asaa dị n’otu n’ime ha, asaa adịrị na nke ọzọ.