-
1 Ndị Eze 7:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ọ kpụkwara ihe yiri mkpụrụ pomigranet gburugburu otu n’ime ihe ndị ahụ a kpara akpa. Ọ kpụrụ ha ahịrị abụọ, jiri ha chọọ ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ mma. Otú ahụkwa ka o mere ihe abụọ ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ.
-