1 Ndị Eze 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’okpuru ebe ọnụ ya gbaa gburugburu, e nwere ihe ndị yiri afụfa ọhịa e ji chọọ ya mma.+ Iri dị n’otu kubit nke ọ bụla, gbaa Oké Osimiri ahụ gburugburu. Ihe ndị ahụ yiri afụfa ọhịa dị n’ahịrị abụọ. A kpụkwara ha n’ahụ́ Oké Osimiri ahụ.
24 N’okpuru ebe ọnụ ya gbaa gburugburu, e nwere ihe ndị yiri afụfa ọhịa e ji chọọ ya mma.+ Iri dị n’otu kubit nke ọ bụla, gbaa Oké Osimiri ahụ gburugburu. Ihe ndị ahụ yiri afụfa ọhịa dị n’ahịrị abụọ. A kpụkwara ha n’ahụ́ Oké Osimiri ahụ.