1 Ndị Eze 7:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’akụkụ ha ndị dị n’agbata ígwè ndị e ji jikọta ha, e segasịrị ọdụm,+ oké ehi, na cherob.+ Otú ahụkwa ka e segasịrị ha n’ígwè ndị ahụ e ji jikọta ha. N’elu ọdụm na oké ehi ndị ahụ nakwa n’okpuru ha, e sekwara ihe a kpara akpa dị okirikiri.
29 N’akụkụ ha ndị dị n’agbata ígwè ndị e ji jikọta ha, e segasịrị ọdụm,+ oké ehi, na cherob.+ Otú ahụkwa ka e segasịrị ha n’ígwè ndị ahụ e ji jikọta ha. N’elu ọdụm na oké ehi ndị ahụ nakwa n’okpuru ha, e sekwara ihe a kpara akpa dị okirikiri.