1 Ndị Eze 7:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 O jikwa ọla kọpa rụọ efere iri.+ Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ bat* iri anọ. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit anọ. Otu efere dị n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe.
38 O jikwa ọla kọpa rụọ efere iri.+ Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ bat* iri anọ. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit anọ. Otu efere dị n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe.