1 Ndị Eze 7:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ dọsakwara ise n’ime ihe ndị ahụ e ji ebu ihe n’aka nri ụlọ ahụ, dọsa ise ọzọ n’aka ekpe ụlọ ahụ. Ọ dọsakwara Oké Osimiri ahụ n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ ya.+
39 Ọ dọsakwara ise n’ime ihe ndị ahụ e ji ebu ihe n’aka nri ụlọ ahụ, dọsa ise ọzọ n’aka ekpe ụlọ ahụ. Ọ dọsakwara Oké Osimiri ahụ n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ ya.+