1 Ndị Eze 7:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Haịram+ rụkwara efere ndị ọzọ, shọvel,+ na ọkwá dị iche iche.+ Ọ rụchakwara ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Solomọn n’ụlọ Jehova.+
40 Haịram+ rụkwara efere ndị ọzọ, shọvel,+ na ọkwá dị iche iche.+ Ọ rụchakwara ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Solomọn n’ụlọ Jehova.+