-
1 Ndị Eze 7:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 Ọ rụkwara ite, shọvel, ọkwá, nakwa arịa ndị ọzọ niile. Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Solomọn ihe ndị a maka ụlọ Jehova.
-