1 Ndị Eze 7:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Solomọn atụghị arịa niile ahụ atụ̀ n’ihi na ha dị nnọọ ọtụtụ. A maghịkwa otú ọla kọpa e ji rụọ ha hà n’arọ.+
47 Solomọn atụghị arịa niile ahụ atụ̀ n’ihi na ha dị nnọọ ọtụtụ. A maghịkwa otú ọla kọpa e ji rụọ ha hà n’arọ.+