1 Ndị Eze 7:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Eze Solomọn wee rụchaa ihe niile gbasara ụlọ Jehova. O bubataziri ihe ndị Devid nna ya doro nsọ.+ O busakwara ọlaọcha, ọlaedo, na arịa ndị ọzọ niile n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+
51 Eze Solomọn wee rụchaa ihe niile gbasara ụlọ Jehova. O bubataziri ihe ndị Devid nna ya doro nsọ.+ O busakwara ọlaọcha, ọlaedo, na arịa ndị ọzọ niile n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+