1 Ndị Eze 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị nchụàjà bubataziri igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, ya bụ, n’Ebe Kacha Nsọ, n’okpuru nku cherob ndị ahụ.+
6 Ndị nchụàjà bubataziri igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, ya bụ, n’Ebe Kacha Nsọ, n’okpuru nku cherob ndị ahụ.+