1 Ndị Eze 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú a ka e si dọsa Igbe ahụ n’okpuru nku cherob ndị ahụ gbasara agbasa, nke na cherob ndị ahụ kpuchiri Igbe ahụ na okporo osisi e ji ebu ya.+
7 Otú a ka e si dọsa Igbe ahụ n’okpuru nku cherob ndị ahụ gbasara agbasa, nke na cherob ndị ahụ kpuchiri Igbe ahụ na okporo osisi e ji ebu ya.+