1 Ndị Eze 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okporo osisi ndị ahụ+ dị ogologo, nke na onye nọ n’Ebe Nsọ, n’ihu Ebe Kacha Nsọ, na-ahụ ọnụ ọnụ ha, ma onye nọ n’èzí anaghị ahụ ha. Ha dịkwa ebe ahụ ruo taa. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:8 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 31
8 Okporo osisi ndị ahụ+ dị ogologo, nke na onye nọ n’Ebe Nsọ, n’ihu Ebe Kacha Nsọ, na-ahụ ọnụ ọnụ ha, ma onye nọ n’èzí anaghị ahụ ha. Ha dịkwa ebe ahụ ruo taa.