1 Ndị Eze 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ndị nchụàjà si n’ebe nsọ pụta, ígwé ojii+ bịara ju n’ụlọ Jehova.+