-
1 Ndị Eze 8:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 “Ọ bụrụ na ụnwụ adaa n’ala a,+ ma ọ bụ e nwee ọrịa na-efe efe, ma ọ bụ, ọ bụrụ na ihe ndị gị kụrụ n’ubi akpọnwụọ, ma ọ bụ ihe ndị ha nwere amaa ebu,+ ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na igurube ma ọ bụ ụkpara ebibie ihe ndị ha kụrụ n’ubi, ma ọ bụ, ọ bụrụ na ndị iro ha anọchibido ha n’obodo ha ọ bụla,* ma ọ bụ, ha ana-ata ụdị ahụhụ ọ bụla ma ọ bụ na-arịa ụdị ọrịa ọ bụla,+
-