19 Steepụ e si arịgo n’ocheeze ahụ nwere ụzọ ebe isii a na-azọkwasị ụkwụ ma a rịgowe ya. E nwekwara ihe dị gburugburu kpuchiri azụ ocheeze ahụ. A rụnyekwara ebe a na-atụkwasị aka n’akụkụ ya abụọ. A kpụnyekwara ọdụm abụọ+ n’akụkụ ebe nke ọ bụla a na-atụkwasị aka.