-
1 Ndị Eze 10:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 A kpụnyere ọdụm iri na abụọ n’elu ebe isii ahụ a na-azọkwasị ụkwụ ma a rịgowe steepụ ahụ. Ọdụm abụọ dị na nke ọ bụla n’elu steepụ ndị ahụ, otu n’aka nri, otu n’aka ekpe. O nweghị alaeze ọzọ rụrụ ụdị ihe a.
-