1 Ndị Eze 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha si ná mba ndị ahụ Jehova gwara ndị Izrel gbasara ha, sị: “Unu na ha emekọrịtakwala ihe,* n’ihi na ha ga-arata unu* ka unu fewe chi ha.”+ Ma Solomọn bịara na-akpa ha nnọọ nso, hụkwa ha n’anya.
2 Ha si ná mba ndị ahụ Jehova gwara ndị Izrel gbasara ha, sị: “Unu na ha emekọrịtakwala ihe,* n’ihi na ha ga-arata unu* ka unu fewe chi ha.”+ Ma Solomọn bịara na-akpa ha nnọọ nso, hụkwa ha n’anya.