1 Ndị Eze 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’oge ahụ, Jeroboam si na Jeruselem pụọ, Ahaịja onye amụma+ ahụ ya n’ụzọ. Ahaịja bụ onye Shaịlo, o yikwa uwe ọhụrụ mgbe ahụ. Naanị ha abụọ nọkwa.
29 N’oge ahụ, Jeroboam si na Jeruselem pụọ, Ahaịja onye amụma+ ahụ ya n’ụzọ. Ahaịja bụ onye Shaịlo, o yikwa uwe ọhụrụ mgbe ahụ. Naanị ha abụọ nọkwa.