1 Ndị Eze 11:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma agaghị m anapụ ya alaeze ahụ niile. M ga-ahapụ ya ka ọ bụrụ onyeisi n’oge niile ọ dị ndụ, n’ihi ohu m Devid, bụ́ onye m họọrọ+ maka na o debere iwu m, sorokwa ntụziaka m.
34 Ma agaghị m anapụ ya alaeze ahụ niile. M ga-ahapụ ya ka ọ bụrụ onyeisi n’oge niile ọ dị ndụ, n’ihi ohu m Devid, bụ́ onye m họọrọ+ maka na o debere iwu m, sorokwa ntụziaka m.