1 Ndị Eze 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 ‘Jehova kwuru, sị: “Unu agala ịlụso ndị Izrel, bụ́ ụmụnne unu, agha. Onye ọ bụla n’ime unu laghachi n’ụlọ ya, n’ihi na ọ bụ m mere ihe a ji na-eme.”’”+ Ha wee mee ihe Jehova kwuru, laghachi n’ụlọ ha otú Jehova kwuru. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2018, p. 14
24 ‘Jehova kwuru, sị: “Unu agala ịlụso ndị Izrel, bụ́ ụmụnne unu, agha. Onye ọ bụla n’ime unu laghachi n’ụlọ ya, n’ihi na ọ bụ m mere ihe a ji na-eme.”’”+ Ha wee mee ihe Jehova kwuru, laghachi n’ụlọ ha otú Jehova kwuru.