1 Ndị Eze 12:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ bụrụ na ndị a ana-aga achụ àjà n’ụlọ Jehova dị na Jeruselem,+ obi ha ga-adị ọzọ n’ebe Rehoboam eze Juda, bụ́ onyenwe ha, nọ. Ha ga-egbuzi m ma laghachikwuru ya.”
27 Ọ bụrụ na ndị a ana-aga achụ àjà n’ụlọ Jehova dị na Jeruselem,+ obi ha ga-adị ọzọ n’ebe Rehoboam eze Juda, bụ́ onyenwe ha, nọ. Ha ga-egbuzi m ma laghachikwuru ya.”