4 Ozugbo Jeroboam nụrụ ihe ahụ onye nke ezi Chineke kwuru ga-eme ebe ịchụàjà ahụ dị na Betel, o wepụrụ aka ya n’ebe ịchụàjà ahụ ma tụwa onye nke ezi Chineke aka, sị: “Jidenụ ya!”+ Aka ahụ ọ nọ na-atụ ya akpọnwụọ ozugbo. O nweghịkwa ike imegharị ya emegharị.+