-
1 Ndị Eze 14:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ozugbo Ahaịja nụrụ ụda ụkwụ ya ka ọ na-abata n’ọnụ ụzọ, ọ sịrị ya: “Nwunye Jeroboam, batawa. Gịnị mere i ji na-eme ka a ghara ịmata onye ị bụ? O nwere ozi ọjọọ Chineke sị m zie gị.
-