1 Ndị Eze 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘Ntụ ọka ahụ dị ná nnukwu ite agaghị agwụ. Mmanụ ahụ dị n’obere ite agaghịkwa agwụ ruo ụbọchị Jehova ga-eme ka mmiri zoo.’”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:14 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 14
14 Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘Ntụ ọka ahụ dị ná nnukwu ite agaghị agwụ. Mmanụ ahụ dị n’obere ite agaghịkwa agwụ ruo ụbọchị Jehova ga-eme ka mmiri zoo.’”+