1 Ndị Eze 17:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ kpọkukwara Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m,+ gịnịkwanụ mere i ji mee nwaanyị isi mkpe a m bi n’ụlọ ya ihe a, kwe ka nwa ya nwụọ?” 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:20 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 15
20 Ọ kpọkukwara Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m,+ gịnịkwanụ mere i ji mee nwaanyị isi mkpe a m bi n’ụlọ ya ihe a, kwe ka nwa ya nwụọ?”