1 Ndị Eze 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe o ruru ebe ahụ, ọ banyere n’otu ọgba,+ rahụkwa na ya n’abalị ahụ. Ma, Jehova jụrụ ya, sị: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme ebe a?” 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:9 Ṅomie, p. 104 Ụlọ Nche,7/1/2011, p. 21
9 Mgbe o ruru ebe ahụ, ọ banyere n’otu ọgba,+ rahụkwa na ya n’abalị ahụ. Ma, Jehova jụrụ ya, sị: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme ebe a?”