1 Ndị Eze 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ben-hedad zigakwaara eze Izrel ozi, sị ya: “Ka chi m taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike,* ma ọ bụrụ na iberibe nkume ndị ga-adị na Sameria ma a kụrichaa ụlọ ndị dị na ya ga-eju ọbụ aka ndị niile so m!”
10 Ben-hedad zigakwaara eze Izrel ozi, sị ya: “Ka chi m taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike,* ma ọ bụrụ na iberibe nkume ndị ga-adị na Sameria ma a kụrichaa ụlọ ndị dị na ya ga-eju ọbụ aka ndị niile so m!”