-
1 Ndị Eze 20:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ehab asị: “Ònye ka a ga-esi n’aka ya eme ya?” Ya asị: “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-esi n’aka ndị na-enyere ndị isi mpaghara dị iche iche aka.’” Ehab ajụọ ya, sị: “Ònye ga-amalite agha?” Ya asị ya: “Ọ bụ gịnwa.”
-