-
1 Ndị Eze 20:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ehab gụziri ndị na-enyere ndị isi mpaghara dị iche iche aka ọnụ, gụta ha narị mmadụ abụọ na iri atọ na abụọ (232). Mgbe ọ gụchara ha, ọ gụrụ ndị agha Izrel niile, gụta ha puku mmadụ asaa (7,000).
-