-
1 Ndị Eze 20:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ndị ahụ na-enyere ndị isi mpaghara dị iche iche aka bu ụzọ pụta ịlụso ha agha. Ozugbo ha pụtara, Ben-hedad zigara ndị ozi ka ha gaa mata ndị ha bụ. Ha gara ma bịa gwa ya, sị: “Ha si Sameria bịa.”
-