-
1 Ndị Eze 20:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Kpọkọta ndị agha há ka ndị agha gị ahụ e gburu, nwetakwa ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya ndị ị ga-eji dochie ole i nweburu. Ka anyị gazie lụso ha agha n’ala dị larịị, ka anyị hụ ma ọ̀ bụ na anyị agaghị emeri ha.” Eze Siria gere ha ntị, meekwa ihe ha kwuru.
-