-
1 Ndị Eze 20:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ndị ahụ bịaranụ weere ihe a o kwuru ka ihe na-egosi na ije ha enweela isi, werekwa ya na o si ya n’obi. N’ihi ya, ha sịrị: “Ben-hedad bụ nwanne gị.” Ya asịzie: “Gaanụ kpọọ ya.” Ben-hedad wee gakwuru ya, Ehab agwa ya ka ọ rịgote n’ụgbọ ịnyịnya ya, ya arịgoro.
-