-
1 Ndị Eze 20:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Ya asị ya: “Ebe ọ bụ na i meghị ihe Jehova kwuru, ozugbo i si ebe a m nọ pụọ, ọdụm ga-adọgbu gị.” Mgbe o sikwa ebe ahụ ọ nọ pụọ, ọdụm hụrụ ya ma dọgbuo ya.
-