1 Ndị Eze 20:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 O wepụziri ákwà ahụ o ji kechie anya ya ọsọ ọsọ, eze Izrel amata na ọ bụ otu n’ime ndị amụma.+