1 Ndị Eze 20:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Eze Izrel wee lawa n’ụlọ ya na Sameria.+ Ma obi adịghị ya mma, ihu ya gbarụkwara agbarụ.