-
1 Ndị Eze 21:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ya asị ya: “M gwara Nebọt onye Jezril, sị, ‘Resị m ubi vaịn gị. Ma ọ bụkwanụ, ị chọọ, mụ enye gị ubi vaịn ọzọ ka i jiri dochie ya.’ Ma ọ sịrị, ‘Agaghị m enye gị ubi vaịn m.’”
-