2 Ndị Eze 17:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 ndị Ava emee Nibhaz na Tatak. Ndị Sefaveyim+ na-akpọ ụmụ ha ọkụ iji chụọrọ Adramelek na Anamelek, bụ́ chi ha, àjà.
31 ndị Ava emee Nibhaz na Tatak. Ndị Sefaveyim+ na-akpọ ụmụ ha ọkụ iji chụọrọ Adramelek na Anamelek, bụ́ chi ha, àjà.