2 Ndị Eze 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Ebaị* nwa Zekaraya.+
2 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Ebaị* nwa Zekaraya.+