2 Ndị Eze 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke Izrel obi.+ E nweghị eze chịrị Juda dị ka ya, ma ndị nke chịrị mgbe ọ nwụchara ma ndị nke bu ya ụzọ chịa.
5 Ọ tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke Izrel obi.+ E nweghị eze chịrị Juda dị ka ya, ma ndị nke chịrị mgbe ọ nwụchara ma ndị nke bu ya ụzọ chịa.