2 Ndị Eze 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke asaa n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Shalmaniza eze Asiria bịara ịlụso Sameria agha, malitekwa ịnọchibido ya.+
9 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke asaa n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Shalmaniza eze Asiria bịara ịlụso Sameria agha, malitekwa ịnọchibido ya.+