2 Ndị Eze 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a mere ha maka na ha egeghị Jehova bụ́ Chineke ha ntị, kama ha nọ na-emebi ọgbụgba ndụ ya, ya bụ, iwu niile Mosis bụ́ ohu Jehova nyere.+ Ha egeghị ntị, ha erubeghịkwa isi.
12 Ihe a mere ha maka na ha egeghị Jehova bụ́ Chineke ha ntị, kama ha nọ na-emebi ọgbụgba ndụ ya, ya bụ, iwu niile Mosis bụ́ ohu Jehova nyere.+ Ha egeghị ntị, ha erubeghịkwa isi.