2 Ndị Eze 18:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’oge ahụ, Hezekaya eze Juda wepụtara* ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ+ Jehova, wepụtakwa awara ụzọ ndị yanwa ji ọlaedo machie,+ buru ha bunye eze Asiria.
16 N’oge ahụ, Hezekaya eze Juda wepụtara* ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ+ Jehova, wepụtakwa awara ụzọ ndị yanwa ji ọlaedo machie,+ buru ha bunye eze Asiria.