2 Ndị Eze 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria tie n’aka, ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ (2,000) lee ma mmadụ ole i nwere na-agba ịnyịnya hà ga-ezu ịgba ha.+
23 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria tie n’aka, ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ (2,000) lee ma mmadụ ole i nwere na-agba ịnyịnya hà ga-ezu ịgba ha.+